Polaroid

p _ x
Bookmark Weezywap
JarApkBmkOpera
(GMT+1)
Tuesday April 23rd 2024
+
Always Post weezywap.xtgem.com on your facebook, twitter, 2go, whatsapp and instagram status! If you love WEEZYWAP and enjoy unlimited services here!
»WEEZYWAP Forum
Forum Rules | Smilies | BB Codes | Back
* SamzySamuel NAIJA LYRICS

Donchill Baba Lyrics Released for Ekene diri Chukwu

see below:

<b>Intro</b>
DVP stars, eeh Donchill Baba mehn Anambra representing Aguluzoigbo first son.

* Ekene diri chukwu oh say my mother born me, Ekene diri chukwu oh ọ bụya bụfolo my destiny onye nyere m ego onye nyere m ndụ, ọkwa chi m ooh. Amandịanaeze olisa bi n'igwe biko chebekwem ooh 2x

<b>Chorus</b>
chineke nna m ooh Baba buwelum aha zoro ezo obi n'igwe
anam ayọ gị oo buwelu m aha zoro ezo, Ebe ọbụla ejiri aha m jee! Buwelum aha zoro ezo, dibia ọbụla ejiri afam jee! Buwelum aha zoro ezo. Donchill baba mehn, Maka anọkwam gị n'aka.

<b>Verse 1</b>
ok heh heh. Nma nlosi oge m pasa
na Villa achụ ọsa na nchi na hole ha na edina. Nma nlosi oge njere boy na kaduna. Ogam asịm after eleven years na nma akụwa, Time for settlement erugo now ọ bịa kọwa na nwelu ego ya ñụọ maltina na m nawa. Nmalọ eti ya ihe maka na ọkam wee jide chaa ọ gịnị ka nma eme ọlọm becha akwa mụ waa. M buru anyammiri na-ala bee m maka ajọ ife eme m. Mbusa ikpelu kpelu chukwu ekwena ifele mee m. Chukwu etiwago ụzọ m, ọ ịdịrị afụya. A na-egosi gị na TV ka ọ ịdịrị anụ ya. Ọnụ bụrụ ogiri asọ mesia i wee kọrọ ya raa. Ndị ori wee jide ọga m buru ego ya niile waa.

<b>Chorus</b>
chineke nna m ooh Baba buwelum aha zoro ezo obi n'igwe
anam ayọ gị oo buwelu m aha zoro ezo, Ebe ọbụla ejiri aha m jee! Buwelum aha zoro ezo, dibia ọbụla ejiri afam jee! Buwelum aha zoro ezo. Maka anọkwam gị n'aka.

<b>Verse 2</b>
ok heh heh zelụ kwa mmadụ maka mmadụ dị egwu, onye ị trust ga eyi nụ egwu, ikpakolụ imara na ụwa wụ akpọ onye ịchọtalụ ọ jụọ gị onye ị na-achọ, you are on your own ịkpọlụ akpọ.

* Ekene diri chukwu oh say my mother born me, Ekene diri chukwu oh ọ bụya bụfolo my destiny onye nyere m ego onye nyere m ndụ, ọkwa chi m ooh. Amandịanaeze olisa bi n'igwe biko chebekwem ooh.
* Ekene diri chukwu oh say my mother born me, Ekene diri chukwu oh ọ bụya bụfolo my destiny onye nyere m ego onye nyere m ndụ, ọkwa chi m ooh.

<b>Verse 3</b>
Agbawalam aka oh chukwu agbawala m aka ooh, chukwu enye gonụ m aka omego ndị iro m ụmụaka 2x
Ife m emena ife m emena ọ na-aba sere sere ooh. Otuaah!, kedu ndị anwa che na nmara aba uru. Unu ncha ihere emego unu chukwu emego m ezege na-anya unu. A na-egosi zi m na TV na bee unu. Adịghị akwụ na line akpata ego. Onye chimelu eze ya ribee ego. Otito dịrị jesu na ndụ ebebe. Chukwu bless me ka m ruo ndụ ebebe. Otuaah

<b>Outro</b>
yes ekene kelere m right honourable Ezeh Uche Ubani mehn, Chief Sir Cosmos ndukwe man of God i sight you. Yes Chief Sir Emeka Offor, Senator Enyinnaya okparaibe, alasala one. Nah so nah, Governor Okezie Ikpeazu onye chi melu Eze one otuaah eeeh. Anambra Representing Aguluzoigbo first sonye Donchill Baba mehn. Another gbedu wey dey dọs brain.

Written by: Ezeudoye Samuel

This song its really great.

Thanks for reading.
I love this song thats why i decided to write out the lyrics.
This is the First Edition
2017-04-11 05:17
*
* Donchill-Baba-Ekenediri-Chukwu-700x700.jpg · image/jpeg · 73.13KB
· (0)
* Weezy * SamzySamuel Nice
2017-04-11 06:37 · (0)

Online: Guests: 1

Translate
Pages
Copyright © 2024 WEEZYWAP
facebook twitter whatsapp google plus
Home | About Us | Advertise | Frequently Asked Question | Contact Us | Partners | Disclaimer | Terms of Services | Invite Friends | Credits



Online: 1 , Today: 350, Hits: 7588142
Last modified: 27-08-2018 11:42:51 pm